1 Ndị Eze 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze wee zaa onye nke ezi Chineke, sị: “Biko, mee ka obi Jehova bụ́ Chineke gị jụrụ, kpeekwara m ekpere ka e mee ka aka m dịghachi mma.”+ Onye nke ezi Chineke wee mee ka obi Jehova jụrụ,+ e wee mee ka aka eze dị mma, o wee dịrị otú ọ dị na mbụ.+
6 Eze wee zaa onye nke ezi Chineke, sị: “Biko, mee ka obi Jehova bụ́ Chineke gị jụrụ, kpeekwara m ekpere ka e mee ka aka m dịghachi mma.”+ Onye nke ezi Chineke wee mee ka obi Jehova jụrụ,+ e wee mee ka aka eze dị mma, o wee dịrị otú ọ dị na mbụ.+