Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+ Luk 11:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma ọ bụrụ na ọ bụ ike Chineke*+ ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, n’eziokwu, Alaeze Chineke akwaala unu.+
18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
20 Ma ọ bụrụ na ọ bụ ike Chineke*+ ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, n’eziokwu, Alaeze Chineke akwaala unu.+