Matiu 12:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, n’eziokwu, Alaeze Chineke akwaala unu.+ Luk 17:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị mmadụ agaghịkwa asị, ‘Ọ dị ebe a!’ ma ọ bụ, ‘Ọ dị ebe ahụ!’ N’ihi na Alaeze Chineke dị n’etiti unu.”+
28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, n’eziokwu, Alaeze Chineke akwaala unu.+
21 Ndị mmadụ agaghịkwa asị, ‘Ọ dị ebe a!’ ma ọ bụ, ‘Ọ dị ebe ahụ!’ N’ihi na Alaeze Chineke dị n’etiti unu.”+