Abụ Ọma 78:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 O zitere odudu n’ìgwè n’ìgwè ka ha tagbuo ndị Ijipt+Nakwa mbàrá ka o mebie ala ha.+ Abụ Ọma 105:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 O nyere odudu na anwụnta iwuKa ha nubata n’ala ha niile.+