Ọpụpụ 8:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova wee mee ya. Odudu malitere ife n’ìgwè n’ìgwè na-efeba n’ụlọ Fero nakwa n’ụlọ ndị na-ejere ya ozi nakwa n’Ijipt niile.+ Odudu ndị ahụ bibiri ala ahụ.+
24 Jehova wee mee ya. Odudu malitere ife n’ìgwè n’ìgwè na-efeba n’ụlọ Fero nakwa n’ụlọ ndị na-ejere ya ozi nakwa n’Ijipt niile.+ Odudu ndị ahụ bibiri ala ahụ.+