Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 13:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Na-echetanụ ụbọchị a unu si n’Ijipt bụ́ ebe unu nọ na-agba ohu* pụta,+ n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike si ebe a kpọpụta unu.+ N’ihi ya, unu erila ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.

  • Ọpụpụ 34:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 “Mgbe i ji anụ na-achụrụ m àjà, achụkọtala ọbara ya na ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+ E kwesịghị idosa anụ e ji chụọ àjà Ememme Ngabiga ruo ụtụtụ.+

  • Diuterọnọmi 16:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Unu erikọtala ya na ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko, bụ́ achịcha ahụhụ, ụbọchị asaa, n’ihi na unu si n’Ijipt pụta ọkụ ọkụ.+ Na-emenụ ihe a ka unu wee na-echeta ụbọchị unu si n’Ijipt pụta n’oge niile unu dị ndụ.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 5:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 N’ihi ya, anyị mewe ememme ọzọ,+ ka anyị ghara iji achịcha ochie koro eko, gharakwa iji ihe na-eko achịcha nke nọchiri anya ime mmehie na ime ihe ọjọọ. Kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko, nke nọchiri anya ịkwụwa aka ọtọ na ikwu eziokwu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya