16 Ugbu a gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel ma gwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà pụtara n’ihu m, Chineke Ebreham, Aịzik, na Jekọb. Ọ sịkwara: “N’eziokwu, ahụla m unu,+ hụkwa ihe a na-eme unu n’Ijipt.
16 Jehova wee zaa Mosis, sị: “Si ná ndị okenye Izrel kpọkọtara m ụmụ nwoke iri asaa, ndị ị ma na ha bụ ndị okenye na ndị isi ndị Izrel.+ Kpọga ha n’ụlọikwuu nzute, meekwa ka gị na ha guzo n’ebe ahụ.