Ọpụpụ 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel, gwakwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà apụtawo ìhè n’ihu m,+ Chineke Ebreham, Aịzik na Jekọb, wee sị: “Aghaghị m ilebara unu anya,+ lebakwa anya n’ihe a na-eme unu n’Ijipt.
16 Gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel, gwakwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà apụtawo ìhè n’ihu m,+ Chineke Ebreham, Aịzik na Jekọb, wee sị: “Aghaghị m ilebara unu anya,+ lebakwa anya n’ihe a na-eme unu n’Ijipt.