24 N’ikpeazụ, Josef sịrị ụmụnne ya: “Anwụwala m; ma Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ,+ ọ ga-akpọpụta unu n’ala a wee kpọga unu n’ala ọ ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha.”+
19 Mozis chịkwaara ọkpụkpụ Josef, n’ihi na o mere ka ụmụ Izrel ṅụọrọ ya iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ,+ chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+