Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 9:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ọ gaghị ahapụ ihe ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ.+ Ọ gaghịkwa agbaji ọkpụkpụ ya ọ bụla.+ Ọ ga-akwadebe ya otú e nyere n’iwu ka e si na-akwadebe Ememme Ngabiga.

  • Abụ Ọma 34:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọtụtụ nsogbu* na-abịara onye ezi omume,+

      Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+

      ש [Shin]

      20 Ọ na-echebe ọkpụkpụ ya niile.

      E nweghị otu n’ime ha a gbajiri agbaji.+

  • Jọn 19:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ma mgbe ha rutere n’ebe Jizọs nọ, ha hụrụ na ọ nwụọla. N’ihi ya, ha akụjisịghị ya ụkwụ.

  • Jọn 19:36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 36 N’eziokwu, ihe ndị a mere ka e wee mezuo ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, nke sịrị: “E nweghị ọkpụkpụ ya a ga-agbaji.”*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya