Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+
9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+