Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+
9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+