Ọpụpụ 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova si otú a zọpụta ndị Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri. Ọpụpụ 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mmiri na-ekwo ekwo kpuchiri ha. Ha mikpuru na mmiri miri emi ka nkume.+ Abụ Ọma 136:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ tụbara Fero na ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie,+N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.
30 Jehova si otú a zọpụta ndị Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri.
15 Ọ tụbara Fero na ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie,+N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.