Abụ Ọma 78:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 Ahụ́ ruru ha ala mgbe ọ na-edu ha,Egwu atụghịkwa ha.+ Oké osimiri kpuchiri ndị iro ha.+ Ndị Hibru 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụ okwukwe mere ha ji si n’Oké Osimiri Uhie gafere ka à ga-asị na ọ bụ ala nkịtị.+ Ma mgbe ndị Ijipt nwara isi n’osimiri ahụ gafere, mmiri riri ha.+
29 Ọ bụ okwukwe mere ha ji si n’Oké Osimiri Uhie gafere ka à ga-asị na ọ bụ ala nkịtị.+ Ma mgbe ndị Ijipt nwara isi n’osimiri ahụ gafere, mmiri riri ha.+