Ọnụ Ọgụgụ 33:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha sizi n’Ilim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’akụkụ Oké Osimiri Uhie. 11 Ha mechara si n’Oké Osimiri Uhie pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Sin.+
10 Ha sizi n’Ilim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’akụkụ Oké Osimiri Uhie. 11 Ha mechara si n’Oké Osimiri Uhie pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Sin.+