Ọpụpụ 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe nzukọ Izrel niile si n’Ilim pụọ, ha mechara bịarute n’ala ịkpa Sin,+ nke dị n’agbata Ilim na Saịnaị, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke abụọ ha pụtachara n’Ijipt.
16 Mgbe nzukọ Izrel niile si n’Ilim pụọ, ha mechara bịarute n’ala ịkpa Sin,+ nke dị n’agbata Ilim na Saịnaị, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke abụọ ha pụtachara n’Ijipt.