Ọpụpụ 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha wee malite ịkatọ* Mosis,+ sị: “Gịnị ka anyị ga-aṅụ?” 1 Ndị Kọrịnt 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị kwesịrị ịmụta ihe n’ihe a, ka ihe ọjọọ ghara ịna-agụ anyị agụụ otú ọ gụrụ ha.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu atamukwala ntamu otú ụfọdụ n’ime ha tamuru,+ mmụọ ozi* alaa ha n’iyi.+