36 Ụmụ nwoke ndị ahụ Mosis zipụrụ ka ha gaa nyopụta otú ala ahụ dị, ndị mekwara ka nzukọ a niile katọwa ya mgbe ha lọtara kọọ akụkọ ọjọọ banyere ala ahụ,+ 37 n’eziokwu, a ga-ata ụmụ nwoke ndị ahụ kọrọ akụkọ ọjọọ banyere ala ahụ ahụhụ. Ha ga-anwụkwa n’ihu Jehova.+