1 Ndị Kọrịnt 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị kwesịrị ịmụta ihe n’ihe a, ka ihe ọjọọ ghara ịna-agụ anyị agụụ otú ọ gụrụ ha.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu atamukwala ntamu otú ụfọdụ n’ime ha tamuru,+ mmụọ ozi* alaa ha n’iyi.+ Jud 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ eziokwu na unu ma ihe niile a nke ọma, achọrọ m ichetara unu na n’agbanyeghị na Jehova* zọpụtara ndị ya n’Ijipt,+ o mechara bibie ndị gosiri na ha enweghị okwukwe.+
5 Ọ bụ eziokwu na unu ma ihe niile a nke ọma, achọrọ m ichetara unu na n’agbanyeghị na Jehova* zọpụtara ndị ya n’Ijipt,+ o mechara bibie ndị gosiri na ha enweghị okwukwe.+