3 Ma agụụ mmiri nọ na-agụsi ha ike n’ebe ahụ. Ha nọkwa na-akatọ* Mosis,+ sị: “Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka agụụ mmiri gụgbuo anyị na ụmụ anyị na anụ ụlọ anyị?”
13 Ọ̀ bụ obere ihe na i si n’ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya* kpọpụta anyị ka i gbuo anyị n’ala ịkpa a?+ Ugbu a, ị̀ chọkwuru ime onwe gị onyeisi anyị?*