Ọnụ Ọgụgụ 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Olee mgbe ndị a ga-akwụsị ịkparị m?+ Olee mgbe ha ga-amalite inwe okwukwe n’ebe m nọ ebe ọ bụ na ha ahụla ọrụ ebube niile m rụrụ* n’ihu ha?+ Abụ Ọma 78:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha mebiri ọgbụgba ndụ ha na Chineke,+Ha erubeghịkwa isi n’iwu ya.+ Abụ Ọma 106:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ha chefuru ihe ndị o mere ngwa ngwa.+ Ha echereghị ka o nye ha ntụziaka.
11 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Olee mgbe ndị a ga-akwụsị ịkparị m?+ Olee mgbe ha ga-amalite inwe okwukwe n’ebe m nọ ebe ọ bụ na ha ahụla ọrụ ebube niile m rụrụ* n’ihu ha?+