21 N’ụlọikwuu nzute, tupu ebe ahụ e ji ákwà mgbochi gebichie, nke dị nso n’igbe ọgbụgba ndụ+ ahụ, Erọn na ụmụ ya ga na-ahụ na ọkụ ndị ahụ na-enwu malite ná mgbede ruo n’ụtụtụ n’ihu Jehova.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ niile nke ndị Izrel ga na-edebe.+