1 Samuel 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, Sọl sịrị Samuel: “Emeela m ihe Jehova gwara m. Agara m ozi Jehova dunyere m, kpọrọ Egag eze Amalek lọta, ma bibie ndị Amalek.+ Esta 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na Heman+ nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ onye iro ndị Juu niile, kpara nkata ibibi ndị Juu.+ O fekwara Pua,+ ya bụ, Nza, iji mee ka ụjọ jide ha nakwa iji bibie ha.
20 Ma, Sọl sịrị Samuel: “Emeela m ihe Jehova gwara m. Agara m ozi Jehova dunyere m, kpọrọ Egag eze Amalek lọta, ma bibie ndị Amalek.+
24 N’ihi na Heman+ nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ onye iro ndị Juu niile, kpara nkata ibibi ndị Juu.+ O fekwara Pua,+ ya bụ, Nza, iji mee ka ụjọ jide ha nakwa iji bibie ha.