Esta 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Heman+ nwa Hamedeta,+ onye agbụrụ Egag,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu niile iro,+ akpawo nkata megide ndị Juu ibibi ha,+ o mewokwa ka e fee Pua,+ ya bụ, Nza,+ iji tinye ọgba aghara n’etiti ha ma bibie ha.
24 N’ihi na Heman+ nwa Hamedeta,+ onye agbụrụ Egag,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu niile iro,+ akpawo nkata megide ndị Juu ibibi ha,+ o mewokwa ka e fee Pua,+ ya bụ, Nza,+ iji tinye ọgba aghara n’etiti ha ma bibie ha.