Abụ Ọma 105:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 O zigara Mosis ohu ya+Nakwa Erọn+ bụ́ onye ọ họọrọ. Abụ Ọma 105:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ndị Ijipt ṅụrịrị ọṅụ mgbe ha pụrụ,Maka na ụjọ ndị Izrel* ejidela ha.+ Ọrụ Ndịozi 7:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ahụla m ahụhụ a na-ata ndị m nọ n’Ijipt, anụkwala m ude ha na-asụ.+ Agbadatala m ka m napụta ha. Ugbu a, bịa ka m ziga gị Ijipt.’
34 Ahụla m ahụhụ a na-ata ndị m nọ n’Ijipt, anụkwala m ude ha na-asụ.+ Agbadatala m ka m napụta ha. Ugbu a, bịa ka m ziga gị Ijipt.’