24 Unu akpọrọla chi ha isiala. Unu ekwela ka a rata unu ife ha ofufe. Unu emekwala ihe ndị ha na-eme.+ Kama, unu ga-akwatu chi ha, kụrisịakwa ogidi arụsị ha.+
20 Mba. Kama ihe m na-ekwu bụ na ọ bụ ndị mmụọ ọjọọ ka ndị mba ọzọ na-achụrụ àjà, ọ bụghị Chineke.+ Achọghịkwa m ka unu na ndị mmụọ ọjọọ na-emekọ ihe.+