Diuterọnọmi 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M guzo n’agbata unu na Jehova n’oge ahụ+ ka m gwa unu ihe Jehova kwuru maka na unu tụrụ egwu n’ihi ọkụ ahụ, unu agbagoghịkwa n’ugwu ahụ.+ Chineke sịrị: Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu.+ O ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze ya.+
5 M guzo n’agbata unu na Jehova n’oge ahụ+ ka m gwa unu ihe Jehova kwuru maka na unu tụrụ egwu n’ihi ọkụ ahụ, unu agbagoghịkwa n’ugwu ahụ.+ Chineke sịrị:
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu.+ O ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze ya.+