Ọpụpụ 20:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha wee sị Mosis: “Gwawa anyị okwu. Anyị ga-ege ntị. Ma ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu, ka anyị ghara ịnwụ.”+ Ndị Galeshia 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Gịnịzi mere e ji nye Iwu ahụ?* E nyere ya ka a mata ihe ọjọọ ndị mmadụ na-eme+ ruo mgbe nwa* ahụ ga-abịa,+ bụ́ onye e kwere nkwa ahụ. E nyere ya ndị mmụọ ozi,+ ha esi n’aka onye ogbugbo nyeruo ya.+
19 Ha wee sị Mosis: “Gwawa anyị okwu. Anyị ga-ege ntị. Ma ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu, ka anyị ghara ịnwụ.”+
19 Gịnịzi mere e ji nye Iwu ahụ?* E nyere ya ka a mata ihe ọjọọ ndị mmadụ na-eme+ ruo mgbe nwa* ahụ ga-abịa,+ bụ́ onye e kwere nkwa ahụ. E nyere ya ndị mmụọ ozi,+ ha esi n’aka onye ogbugbo nyeruo ya.+