Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ na-ekpe nwa na-enweghị nna* na nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe ziri ezi. Ọ hụkwara onye mbịarambịa n’anya,+ na-enye ya nri na ákwà. Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya kpọkuru Jehova, ya anụ ya. Ọ zọpụtara ya n’ahụhụ niile ọ na-ata.+
18 Ọ na-ekpe nwa na-enweghị nna* na nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe ziri ezi. Ọ hụkwara onye mbịarambịa n’anya,+ na-enye ya nri na ákwà.