Levitikọs 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Sị ha, ‘N’ọgbọ unu niile, nwa unu ọ bụla bịara nso n’ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-ewetara Jehova mgbe ọ na-adịghị ọcha, a ga-egbu ya.*+ Abụ m Jehova. Levitikọs 22:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ gaghịkwa eri anụ ọ bụla nwụrụ anwụ ma ọ bụ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu, ka ọ ghara ime ka ọ bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ Abụ m Jehova.
3 Sị ha, ‘N’ọgbọ unu niile, nwa unu ọ bụla bịara nso n’ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-ewetara Jehova mgbe ọ na-adịghị ọcha, a ga-egbu ya.*+ Abụ m Jehova.
8 Ọ gaghịkwa eri anụ ọ bụla nwụrụ anwụ ma ọ bụ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu, ka ọ ghara ime ka ọ bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ Abụ m Jehova.