Ọnụ Ọgụgụ 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otú a ka e si rụọ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ:* Ọ bụ ọlaedo ka e ji rụọ ya. E ji hama kụọ ya malite n’okporo ya ruo n’ifuru ya.+ A rụrụ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ otú Jehova gosiri Mosis n’ọhụụ.+
4 Otú a ka e si rụọ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ:* Ọ bụ ọlaedo ka e ji rụọ ya. E ji hama kụọ ya malite n’okporo ya ruo n’ifuru ya.+ A rụrụ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ otú Jehova gosiri Mosis n’ọhụụ.+