Ọpụpụ 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị ga-arụ ụlọikwuu ahụ na ihe niile ga-adị n’ime ya ka ha dị nnọọ ka ihe atụ m na-egosi gị.+ Ọpụpụ 25:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Hụ na ị rụrụ ha ka ha dị ka ihe ndị e gosiri gị n’ugwu.+ 1 Ihe E Mere 28:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ gwara ya ihe ndị e si n’ike mmụọ nsọ gwa ya gbasara otú a ga-esi arụ ihe niile banyere ogige+ ụlọ Jehova, ụlọ ndị a ga-anọ na-eri ihe, ebe a ga na-edowe akụ̀ ndị ga-adị n’ụlọ ezi Chineke, na ụlọ a ga na-edowe akụ̀ ndị e doro nsọ.+ 1 Ihe E Mere 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Devid sịrị: “Jehova duziri m, nyekwa m amamihe, mụ aghọta otú a ga-esi arụ ihe a niile,+ deekwa ha edee.”+
12 Ọ gwara ya ihe ndị e si n’ike mmụọ nsọ gwa ya gbasara otú a ga-esi arụ ihe niile banyere ogige+ ụlọ Jehova, ụlọ ndị a ga-anọ na-eri ihe, ebe a ga na-edowe akụ̀ ndị ga-adị n’ụlọ ezi Chineke, na ụlọ a ga na-edowe akụ̀ ndị e doro nsọ.+
19 Devid sịrị: “Jehova duziri m, nyekwa m amamihe, mụ aghọta otú a ga-esi arụ ihe a niile,+ deekwa ha edee.”+