Ọpụpụ 40:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mosis dọsaziri tebụl ahụ+ n’ụlọikwuu nzute, n’akụkụ ebe ugwu ụlọikwuu ahụ, tupu ebe ahụ e ji ákwà mgbochi gebichie. Ọpụpụ 40:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mosis dọsaziri ebe ịchụàjà+ ahụ e ji ọlaedo rụọ n’ụlọikwuu nzute n’ihu ákwà mgbochi ahụ,
22 Mosis dọsaziri tebụl ahụ+ n’ụlọikwuu nzute, n’akụkụ ebe ugwu ụlọikwuu ahụ, tupu ebe ahụ e ji ákwà mgbochi gebichie.