Ọpụpụ 39:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee kpaa akpa a na-anya n’obi.+ Ọ bụ onye na-akpa ihe n’ákwà kpara ya otú ahụ e si kpaa efọd ahụ. E ji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa ya.+ Ọpụpụ 39:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè a hịkọrọ ahịkọ ka eriri n’elu akpa ahụ a na-anya n’obi.+ Levitikọs 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O kegidere ya akpa a na-anya n’obi+ ma tinye Yurim na Tọmịm*+ n’ime akpa ahụ.
8 O wee kpaa akpa a na-anya n’obi.+ Ọ bụ onye na-akpa ihe n’ákwà kpara ya otú ahụ e si kpaa efọd ahụ. E ji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa ya.+
15 Ha wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè a hịkọrọ ahịkọ ka eriri n’elu akpa ahụ a na-anya n’obi.+