Levitikọs 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Ihe a bụ àjà Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-achụrụ Jehova n’ụbọchị a ga-ete ya mmanụ:+ otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa*+ ntụ ọka e gwere nke ọma ka ọ bụrụ àjà ọka a na-achụ mgbe niile.+ A chụọ ọkara ya n’ụtụtụ, a chụọ ọkara ya ná mgbede.
20 “Ihe a bụ àjà Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-achụrụ Jehova n’ụbọchị a ga-ete ya mmanụ:+ otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa*+ ntụ ọka e gwere nke ọma ka ọ bụrụ àjà ọka a na-achụ mgbe niile.+ A chụọ ọkara ya n’ụtụtụ, a chụọ ọkara ya ná mgbede.