Levitikọs 22:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Onye ọ bụla na-esighị n’ezinụlọ ndị nchụàjà* agaghị eri ihe ọ bụla dị nsọ.+ E nweghị onye mbịarambịa binyeere onye nchụàjà ma ọ bụ onye ọrụ o goro ego ga-eri ihe ọ bụla dị nsọ. Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+
10 “‘Onye ọ bụla na-esighị n’ezinụlọ ndị nchụàjà* agaghị eri ihe ọ bụla dị nsọ.+ E nweghị onye mbịarambịa binyeere onye nchụàjà ma ọ bụ onye ọrụ o goro ego ga-eri ihe ọ bụla dị nsọ.
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+