-
2 Ihe E Mere 2:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 M chọrọ ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke m. M ga-edoro ya ụlọ ahụ nsọ, na-anọkwa na ya amụnyere ya insens na-esi ísì ọma.+ Achịcha a na-enye Chineke+ ga na-adịkwa ebe ahụ mgbe niile. M ga na-achụkwa àjà a na-esu ọkụ n’ụtụtụ, ná mgbede,+ n’Ụbọchị Izu Ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ nakwa n’oge ememme dị iche iche+ a na-emere Jehova Chineke anyị. Ihe a ka ndị Izrel ga na-eme.
-