26 Nwoke ọ bụla e debara aha ya n’akwụkwọ, bụ́ onye dị afọ iri abụọ ma ọ bụ karịa, nyere ọkara shekel, nke bụ́ ọkara shekel ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.+ Ụmụ nwoke ndị ahụ dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise (603,550).+
3 Gị na Erọn ga-edeba aha ndị dị afọ iri abụọ gbagowe n’akwụkwọ,+ bụ́ ndị nwere ike iso gaa agha n’Izrel. Unu ga-edeba aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.