Ọpụpụ 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mosis gwara Erọn ihe niile Jehova, onye zitere ya, kwuru,+ gwakwa ya ihe àmà niile o nyere ya iwu ka o mee.+
28 Mosis gwara Erọn ihe niile Jehova, onye zitere ya, kwuru,+ gwakwa ya ihe àmà niile o nyere ya iwu ka o mee.+