2 Ihe E Mere 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Solomọn rụkwara efere iri ka e were ha na-asa ihe. Ọ dọsara ise n’aka nri, dọsa ise n’aka ekpe.+ Ihe ndị a na-asa na ha bụ ihe ndị e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ.+ Ma, a rụrụ Oké Osimiri ahụ ka ndị nchụàjà jiri mmiri dị na ya na-asa ụkwụ na aka.+
6 Solomọn rụkwara efere iri ka e were ha na-asa ihe. Ọ dọsara ise n’aka nri, dọsa ise n’aka ekpe.+ Ihe ndị a na-asa na ha bụ ihe ndị e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ.+ Ma, a rụrụ Oké Osimiri ahụ ka ndị nchụàjà jiri mmiri dị na ya na-asa ụkwụ na aka.+