-
1 Ndị Eze 7:38, 39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 O jikwa ọla kọpa rụọ efere iri.+ Ihe ga-eju efere nke ọ bụla bụ bat* iri anọ. Isi n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ dị kubit anọ. Otu efere dị n’elu nke ọ bụla n’ihe iri ahụ e ji ebu ihe. 39 Ọ dọsakwara ise n’ime ihe ndị ahụ e ji ebu ihe n’aka nri ụlọ ahụ, dọsa ise ọzọ n’aka ekpe ụlọ ahụ. Ọ dọsakwara Oké Osimiri ahụ n’akụkụ aka nri ụlọ ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ ya.+
-