Ọpụpụ 37:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 O mekwara mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ+ na insens na-esi ísì ọma a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ nke a gwakọtara nke ọma.* Abụ Ọma 141:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ekpere m masị gị ka insens*+ a kwadebere nke ọma,+Ka aka m gbasara na-ekpe ekpere dịrị ka àjà ọka a na-achụ ná mgbede.+ Mkpughe 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ọ naara ya, ndị mmụọ ozi anọ ahụ na ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ dara n’ala n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Onye nke ọ bụla jikwa otu ụbọ akwara na efere ọlaedo insens* juru. (Insens a pụtara ekpere ndị nsọ.)+
29 O mekwara mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ+ na insens na-esi ísì ọma a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ nke a gwakọtara nke ọma.*
2 Ka ekpere m masị gị ka insens*+ a kwadebere nke ọma,+Ka aka m gbasara na-ekpe ekpere dịrị ka àjà ọka a na-achụ ná mgbede.+
8 Mgbe ọ naara ya, ndị mmụọ ozi anọ ahụ na ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ dara n’ala n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Onye nke ọ bụla jikwa otu ụbọ akwara na efere ọlaedo insens* juru. (Insens a pụtara ekpere ndị nsọ.)+