Ọpụpụ 30:31, 32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Ị ga-agwa ndị Izrel, sị, ‘Mmanụ a ga-abụrụ m mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ n’ọgbọ unu niile.+ 32 A gaghị ete ya mmadụ n’ahụ́. Unu agaghịkwa eji ihe ndị e ji mee mmanụ a mepụta ihe ọ bụla. Ọ bụ ihe dị nsọ. Ọ ga na-abụrụ unu ihe dị nsọ.
31 “Ị ga-agwa ndị Izrel, sị, ‘Mmanụ a ga-abụrụ m mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ n’ọgbọ unu niile.+ 32 A gaghị ete ya mmadụ n’ahụ́. Unu agaghịkwa eji ihe ndị e ji mee mmanụ a mepụta ihe ọ bụla. Ọ bụ ihe dị nsọ. Ọ ga na-abụrụ unu ihe dị nsọ.