Ọpụpụ 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Emerela onwe gị arụsị a pịrị apị ma ọ bụ ihe yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ ihe dị n’ụwa ma ọ bụ ihe dị na mmiri ndị dị n’ụwa.+ Nehemaya 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha meere onwe ha nwa ehi a kpụrụ akpụ ma na-asị, ‘Ihe a bụ Chi unu nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe. Abụ Ọma 106:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha kpụrụ nwa ehi na Horeb,Kpọọkwara ihe e ji ọla kpụọ isiala.+ 20 Ha fewere ihe yiri oké ehi nke na-ata ahịhịa+Kama ito m.
4 “Emerela onwe gị arụsị a pịrị apị ma ọ bụ ihe yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ ihe dị n’ụwa ma ọ bụ ihe dị na mmiri ndị dị n’ụwa.+
18 Mgbe ha meere onwe ha nwa ehi a kpụrụ akpụ ma na-asị, ‘Ihe a bụ Chi unu nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe.
19 Ha kpụrụ nwa ehi na Horeb,Kpọọkwara ihe e ji ọla kpụọ isiala.+ 20 Ha fewere ihe yiri oké ehi nke na-ata ahịhịa+Kama ito m.