4 O wee nara ha ọlaedo ndị ahụ ha chịtara ma jiri ihe e ji atụ́ ihe rụọ ya, mepụta nwa ehi.*+ Ha malitere ịsị: “Ndị Izrel, ihe a bụ Chi anyị, onye dupụtara anyị n’Ijipt.”+
12 Jehova sịkwara m, ‘Bilie, si n’ebe a gbadaa ọsọ ọsọ, n’ihi na ndị gị ị kpọpụtara n’Ijipt emerụọla onwe ha.+ N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe. Ha emeerela onwe ha arụsị a kpụrụ akpụ.’+