-
Jenesis 26:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Bụrụ onye mbịarambịa n’ala a.+ M ga-anọnyere gị ma gọzie gị n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile.+ M ga-emezu iyi a m ṅụụrụ Ebreham nna gị:+ 4 ‘M ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe,+ m ga-enyekwa ụmụ* gị ala a niile.+ A ga-esi n’aka nwa* gị gọzie mba niile dị n’ụwa.’+
-