Nehemaya 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha meere onwe ha nwa ehi a kpụrụ akpụ ma na-asị, ‘Ihe a bụ Chi unu nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe. Abụ Ọma 106:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha kpụrụ nwa ehi na Horeb,Kpọọkwara ihe e ji ọla kpụọ isiala.+ 20 Ha fewere ihe yiri oké ehi nke na-ata ahịhịa+Kama ito m. Ọrụ Ndịozi 7:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 N’oge ahụ, ha kpụrụ arụsị yiri nwa ehi ma chụọrọ ya àjà, na-eri, na-aṅụ ma na-enwe obi ụtọ maka ihe ha ji aka ha kpụọ.+
18 Mgbe ha meere onwe ha nwa ehi a kpụrụ akpụ ma na-asị, ‘Ihe a bụ Chi unu nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe.
19 Ha kpụrụ nwa ehi na Horeb,Kpọọkwara ihe e ji ọla kpụọ isiala.+ 20 Ha fewere ihe yiri oké ehi nke na-ata ahịhịa+Kama ito m.
41 N’oge ahụ, ha kpụrụ arụsị yiri nwa ehi ma chụọrọ ya àjà, na-eri, na-aṅụ ma na-enwe obi ụtọ maka ihe ha ji aka ha kpụọ.+