2 Samuel 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Oleekwa mba dị n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel?+ Chineke anyị, ị gara gbapụta ha ka ha bụrụ ndị gị.+ I meere ha oké ihe+ na ihe ndị dị egwu iji mee ka aha gị na-ede ude.+ Ị chụpụrụ mba dị iche iche na chi ha n’ihi ndị gị i si n’Ijipt gbapụta. Abụ Ọma 147:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ na-eme ka Jekọb mara okwu ya,Ọ na-agwa Izrel ntụziaka ya na ihe ndị o kpebiri.+ 20 E nweghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú a.+ E nweghị ihe ha ma gbasara ihe ndị o kpebiri. Toonụ Jaa!*+
23 Oleekwa mba dị n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel?+ Chineke anyị, ị gara gbapụta ha ka ha bụrụ ndị gị.+ I meere ha oké ihe+ na ihe ndị dị egwu iji mee ka aha gị na-ede ude.+ Ị chụpụrụ mba dị iche iche na chi ha n’ihi ndị gị i si n’Ijipt gbapụta.
19 Ọ na-eme ka Jekọb mara okwu ya,Ọ na-agwa Izrel ntụziaka ya na ihe ndị o kpebiri.+ 20 E nweghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú a.+ E nweghị ihe ha ma gbasara ihe ndị o kpebiri. Toonụ Jaa!*+