Ọpụpụ 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Oleekwanụ otú a ga-esi amata na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma i soro anyị gawa,+ ka mụ na ndị gị wee dị iche ná ndị niile ọzọ nọ n’ụwa?”+ Diuterọnọmi 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụ ya ka unu ga-eto.+ Ọ bụ Chineke unu, onye meere unu nnukwu ihe a niile na ihe ndị a dị egwu unu ji anya unu hụ.+
16 Oleekwanụ otú a ga-esi amata na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma i soro anyị gawa,+ ka mụ na ndị gị wee dị iche ná ndị niile ọzọ nọ n’ụwa?”+
21 Ọ bụ ya ka unu ga-eto.+ Ọ bụ Chineke unu, onye meere unu nnukwu ihe a niile na ihe ndị a dị egwu unu ji anya unu hụ.+