Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 29:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 “Otú a ka ị ga-esi eme ka ha dị nsọ, ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m: Kpụrụ oké ehi, ebule abụọ ahụ́ dị mma,+ 2 werekwa achịcha na-ekoghị eko, ogbe achịcha ndị na-ekoghị eko dị okirikiri a gwara mmanụ, nakwa achịcha ndị na-ekoghị eko dị fere fere a wụrụ mmanụ.+ Ị ga-eji ntụ ọka wit e gwere nke ọma mee ha 3 ma chịnye ha na nkata. Jiri nkata ahụ butere m ha,+ kpụtakwa oké ehi ahụ na ebule abụọ ahụ.

  • Levitikọs 6:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà. 15 Otu n’ime ha ga-esi n’ọka ahụ e gwere nke ọma e ji achụ àjà ọka kporo ntụ ọka ga-eju ọbụ aka ya, ya na mmanụ ya na frankinsens niile a tụkwasịrị n’elu ya. Ọ ga-esukwa ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova. Ọ bụ ya nọchiri anya àjà ọka e wetara.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Onyinye o nyere bụ otu efere ọlaọcha nke dị otu narị shekel* na iri atọ (130) n’arọ nakwa otu ọkwá ọlaọcha nke dị shekel iri asaa n’arọ, ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ*+ tụọ ha. Ihe juru n’ime ha abụọ bụ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ. A ga-eji ha chụọ àjà ọka.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya